IG/Prabhupada 0002 - Madman Civilzation



Lecture on SB 6.1.49 -- New Orleans Farm, August 1, 1975

Harikeśa: [nkowaa]... Otu mmadu si eme ka aru oji mgbe ono nura na aro nro owere aru nro ya ka onwe ya oti odi, ona ewe aru nkeaa ka obu ya, nke owetara sitena ihe oma emere mgbe ochie na ihe ojoo omekwara omaghii kwa etu ndu ya gadi niru, ma obukwa na azu Prabhupāda:

yathājñas tamasā (yukta)
upāste vyaktam eva hi
na veda pūrvam aparaṁ
naṣṭa-janma-smṛtis tathā
(SB 6.1.49)

otuaa ka ayi si kwe. otuaa ka oganiru ayi di, na ayi amayii "otu arum di tupu nduaa ma obu otum gadi mgbe nduaa gabi gara?" Ndu anaghi agwu agwu. Iheaa bu okwu mmoo nso. ha amaghi kwa na ndu anaghi agwu agwu Ha niche, "Otu odaputara, ewerem nduaa, oga agwucha mgbe onwu bira. Ewerem ndu ozo tupu nkeaa, ugbuaa nkeaa ka ana akpo amaghi ihe], tamasā, [aka ogheri Oweghi kwa agugu isi. Oweghi kwa agugu isi? Ebeaa, tamasā. Ndi nona isii. Uwaa chukwu kere were odinala ato, odinala, sattva, raja, tamas. odinala sattva-guna nakowaa na ihenile di nhota, prakāśa dika otu irukputu si gbachie enuigwe; anyanwu aputaii mana na enu irukputu, anyawu putaa, ihenile dina ihe. Mana nime irukputu, ochichi di. Otuahu, ndinmadu nona sattva guna, ihenile dini ihe na ebe ha no, mana ndinmadu nona tamo guna, ihenile gbara ochichiri, ndinmadu odinala atoaa no nime ha, obu rajo guna (sattva-guṇa), ma obu tamo gunaana akpohaa rajo guna, Odinala ato Tamasā. ucheha nile dina anuaru ha adi atuhari uche ihe wereike ime, uche ha adighi aga iju ihe ha bu na oge mbu. owere ebe ozo na akwukwo: nūnaṁ pramattaḥ kurute vikarma (SB 5.5.4) Pramattaḥ, dika oye isi mgbaka. Omaghi kwa ihe yere ya isi mgbaka. onakwa echezo ihe. Site na ihe ona eme, omaghi kwa ihe geme niru, omaghi ihe obula. Obu onye isi mgbaka ihe ohuu oganiru anyi, odika oganiru onye isi mgbaka Ha eweghi kwa nhota na nmadu na anuwa, ha dighi kwa aju ajuju maka ebe nmadu ga adi ndu mgbe orapuru nduaa. Nūnaṁ pramattaḥ kurute vikarma (SB 5.5.4) Ha dighi kwa aju ajuju maka ebe nmadu ga adi ndu mgbe orapuru nduaa ebe ihe ojo juru ha aru. Dika nkita. Omaghi kwa ihe ojiri buru nkita, omaghi kwa udi aru oga ewe na odiniru? nkita na ndu nketaa were ike ibu oye isi government na ndu gara aga. mgbe owetara aru nkita, ochezoo. Nchezo a bukwa maka maya. Prakṣepātmikā-śakti, āvaraṇātmikā-śakti. nchezo a bukwa maka maya Nmadu buru nkita maka ajo omeme ya, owere ka osi cheta na ya abubu go oye isi government- prime minister" na kitaa, nkita ka ya bu" oga ahaya aru idi ndu. Maka nkeaa Maya na ekpuchi amamihe . Mṛtyu. Mṛtyu na akowa ichezo ihenile Ya putara mrtyu. Ayi na ewe nhota na ehihe na abali. mgbe anyi no na ura na abali, anyi na aro nro na nro, anyi na ebi ndu na ebe ozo anyi na echezo aru nke anyi, na anyi dina edina. Na aru anyi dina nime omaricha ulo, na omaricha ute" Mba. Were ka odika ina akpaghari na uzoma obu na enu ugwu. Ona enwe, na nro, ona enwe... Onye obula, aru anyi were mgbeta di anyi nkpa Anyi na echezo aru anyi were mgbe mbu. Nkeaa bu amaghi ihe. Amaghi ihe, mgbe anyi na agbagote na amamihe, ndu anyi na aga niru ndu anyi na aga niru. Anyi dobe onwe anyi na amaghi ihe, nkeaa abughii kwa oganiru. Nkeaa bu ndu nmebi. Nzuko Krishna anyi, bu maka iye ndi nmadu amamighe nkeaa bu nkowa akwukwo vedas: izoputa nmadu. Krishna siri na Bhagavad Gita maka ndi na ahuya na ya - obughi kwa maka nmadu nile - teṣāṁ ahaṁ samuddhartā mṛtyu-saṁsāra-sāgarāt (BG 12.7) Ozokwa:

teṣāṁ evānukampārtham
aham ajñāna-jaṁ tamaḥ
nāśayāmy ātma-bhāva-stho
jñāna-dīpena bhāsvatā
(BG 10.11)

Ihe dinma, ndi nahu Krishna na ya... Naya no nime obi nmadu obula, ma naya nenyere ndi na ahuya naya aka. Naya nenyere ha aka. Mana ndi na aghuya naya, onakwa arapu haa,... Ha dika anumanu ne eri nri, na ararukwa ura, nmekorita nwoke na nwayi . Ha anayi echekwudo ihe obula, ihota Chukwu, na ihota nmekorita nmadu na Chukwu. Ha onweha, ha nache na Chukwu adighii, Krishna wee si, "Iwe si na Chukwu adighii iwere nodu nu ura ". Amamihe ka achoro. This sat-saṅga, satāṁ prasaṅgāt Nmadu nwee amamihe site na mmeko ndi nahu Chukwu naya, oga ebido juwa ajuju maka Chukwu. Maka nkeaa, ulo nso di mkpa. Aka nkeaa ka anyi jiri ne emekpe ulo nso na ebeni ile. Mba. obukwa maka iyere uwa nile aka.