IG/Prabhupada 0003 - Man Is Also Woman



Lecture on SB 6.1.64-65 -- Vrndavana, September 1, 1975

tām eva toṣayām āsa
pitṛyeṇārthena yāvatā
grāmyair manoramaiḥ kāmaiḥ
prasīdeta yathā tathā
(SB 6.1.64)

Ka ohusiri nwayi ahu, echiche ya nile, elekere iri abuo ni ano), maka ihe ohuru nmeko nwoke na nwayi. Kāmais tais tair hṛta-jñānāḥ (BG 7.20). Mgbe echiche nmadu dina nmeko nwoke na nwayi. Uwanile naga nihi nmeko nwoke na nwayi. Otuaa ku uwa di. Maka achurom nmeko nwoke na nwayi, ngiwa chokwara nmeko nwoke na nwayi, ayinile, oburu namu enwetaro ihem choro, ngunwa, oburu na inwetaro ihe ichoro, iburu onye irom, nmuwa aburu onye iro gi. Agayim ahukwa na ina aganiru. Igayi ahukwa namu were oganiru. Nkeaa bu otu uwaa di, anyaukwu, nmeko nwoke na nwayi kāma, krodha, lobha, moha, mātsarya. Otuaa ku uwa si di.

Nke nwokeaa aburu.... Nwokeaa na enwe ozuzu ka oburu brahmana-onye di nso śamo, dama, mana oganiru ozuzu ya kwusiri makana ona acho nmeko nwoke na nwayi. Otu esiri kowayaa na obibi ndu vedas, icho nwayi na egbochi oganiru idi nso. Obibi ndu Vedas bu otu egesi... Nwayi... Echekwala na sooso nwayi bu nwayi> Nwoke bukwa nwayi echekwala na nwayi bu onye akpogburu akpogbu; na onweghii ihe neme nwoke. Nwayi bu ihe na ato uto, ihe ona ato uto. Otu iheaa di, otu iheaa di bu ihe ajuru aju. Oburu nama ahu otu nwayi choo nmekomu naya, nmuwa bu nwoke. Nmaobu otu nwayi hukwa otu nwoke choo nmeko yana nwokeaa, nwayi ahu buzikwa nwoke. Nwayi bukwa ihe na ato uto, nwoke buru ihe ona ato uto. Onye obula na acho ihe di otuaa na atu uto, ana akabi ya na nwoke ka obu. otuaa nwoke na nwayi bu ihe ... Onye obula na otughari uche, "kedu otu ya gesi nweta ihe uto?" Maka nkeaa ya bu purusa, ihe nadighii otu okwesiri idi. Nke ozo, otu odi na mbu, anyinile bu prakrti, jīva, ma obu nwoke ma obu nwayi. Nke bu uwe nke aruaa.