IG/Prabhupada 0008 - Krishna kwuru na ya bu Nna onyeobula



Janmastami Lord Sri Krsna's Appearance Day Lecture -- London, August 21, 1973

Ya bu na obodo India, ndi nile amara aha ha, ndi nmadu di nso, ndi nkuzi nso na ndi acarya ha na eso usoro inweta ihe amamihe mmoo nso, mana anyi anaghii acho inweta ihe amamihe nkeaa. obughiikwa na akwukwo nso ndiaa na edere ha maka ndi India, ma obu ndi uka Hindu, ma obukwa ndi brahmanas. Mbanu. Obukwa maka onye obula. Makana Krishna kwuru:

sarva-yoniṣu kaunteya
sambhavanti mūrtayaḥ yaḥ
tāsāṁ mahad brahma yonir
ahaṁ bīja-pradaḥ pitā
(BG 14.4)

Krishna kwuru na ya "Na ya bu Nna nmadu nile." Maka nkeaa, ona aru ya oku na obi ime ka anyi nwee udo, aghuri. otu nna obula si acho ihu na nwaya nwoke no ofuma, nwekwaa aghuri. otuakwa, Krishna choro ihu na anyinile no ofuma, nwekwaa aghuri. Maka nkeaa, ona abia ufodu oge. (BG 4.7) Yadā yadā hi dharmasya glānir bhavati. Nkeaa bukwa ihe kpatara Krishna jiri abia na onwe ya. Maka ndi odibo Krishna, ndi na eso Krishna, ha ga ewere ozi Krishna, Ha ga ewere igbasaa ozi oma Krishna. Nkeaa bu otu Caitanya Mahaprabhu siri kwuoo ya.

āmāra ajñāya guru hañā tāra ei deśa
yare dekha, tare kaha, 'kṛṣṇa'-upadeśa
(CC Madhya 7.128)

Kṛṣṇa-upadeśa. Gbasaa ozi oma oti Krishna siri kwuoo ya na Bhagavad Gita. Nkeaa bukwa iwu enyere onye obula si na ala India. Caitanya Mahaprabhu siri.

bhārata-bhūmite manuṣya janma haila yāra
janma sārthaka kari para-upakāra.
(CC Adi 9.41)

Ndi India, ndibukwa ndi India, emereha maka para-upakara. Emero ndi India maka ina aghogbu ndi ozo Nkeaa abughikwa azumahia ndi India. Akoko maka ndi India bukwa maka para-upakara. Na mgbe mbu, site na uwaa nile, hana abia na ala India imuta ihe masara ibi ndu di nso. Jesus Christ jekwara ebe ahu. Site na obodo China na obodo ndi ozo. Nkeaa bukwa akuko ihe mere nu Anyi na echezo nnukwu aku nu uba anyinwere Kedu otu anyi siri nwee ajo obi. Nnukwu nzuko nkeaa, iburu Krishna nu uche, ona aganiru nu uwa nile, mana ndi India ayi nwere ajo obi, ndi government ayi nwere ajo obi. Ha anaghii ewere. Nkeaa bu ihe efu ayi. Mana nkeaa bukwa ozi Caitanya Mahaprabhu. Osiri na onye obula bu onye India, bhārata bhūmite manuṣya janma, oburu na obu nmadu, oga eme ndu ya ka odi nso site na usoro amamihe vedas, oga ewekwara amamihe nkeaa kesaa ya nu uwa nile. Nkeaa bukwa para-upakara. Ya bukwa India ga eme ya. Hana aghotakwa nkeaa. Ndi Europeans, umu ntakiri nwoke ndi America, hana aghotakwa nkeaa rii nne... Ubochi obula anam enwetakwa ozi ha rii nne, otu ndu ha siri na adi nma maka ozi oma nkeaa. Otuaa ka osiri di. Nkeaa bukwa inye ndu nye onye nwuru anwu. Maka nkeaa agam asi ndi bu ndi India, okasikwa onye isi ala, biko nyere anyi aka, biko mee ka ndu gi gaaniru, mekwa ka ndu ndi ozo gakwaa niru. Nkeaa bukwa ozi Krishna, Krishna jiri abia. Ndewonu.