IG/Prabhupada 0004 - Enyekwala ihe na enwehi isi onwe gi



Lecture on BG 10.2-3 -- New York, January 1, 1967

Usoro nkeaa... Ekwukwara nkeaa na Bhagavad Gita. Tad viddhi praṇipātena paripraśnena sevayā (BG 4.34). Oburu na ichoro ihota ihe omimi gbasara ihe nso, ige esoro usoro nkeaa. Gini ka obu? Tad viddhi praṇipātena. Iga enye onwegi. Obu otu ihe: Dika namanta eva. Soosoo ma idi obi ume ala, igaghikwa abu onye nyere onweya. Ebee kwa? Praṇipāta. Ebekwa ka iga ahu nmadu di "Nwoke bu... nkeaa bukwa onye nga enye onwem? Nkeaa buna anyi ga enyomi tupu anyi nye onyeobula onwe anyi. Ikwesiri ima ihe nkeaa Enyekwala ihe na enwero isi onwe gi. Iga amata... kedu otu iga esi mata ihe omimi na ihe na enwero isi? Akowara nkeaa na akwukwo nso. Akowara nkeaa na akwukwo nso Katha Upanisad Tad viddhi praṇipātena pari... (BG 4.34). Kaṭha Upaniṣad says that tad-vijñānārthaṁ sa gurum evābhigacchet śrotriyaṁ brahma-niṣṭham [MU 1.2.12]. Nkeaa nkowa srotriyam buna onye nabia nu usoro umu azu. Kedu ihe na ezuko na obiara nusoro umu azu? Brahma-niṣṭham. Brahma-niṣṭham nakowa na okwesirike na Chukwu Ukwu Nebenkeaa iga enye onwe gi. Praṇipāta. Praṇipāta means prakṛṣṭa-rūpeṇa nipātam, onweikwa ihe foduru Ihukwa nmadu di otuaa, nye ya onwe gi. Praṇipāta. Burukwa onye na ejere ya ozi, mee ka obi diya nma, juoo ya ajuju. Oga akowara kwa gi. Iga achokwa onye amamihe di otua nyekwa ya onwe gi. Inye onye amamihe di otua onwegi dikwa ka inye Chukwu ukwu onwe gi, maka ona anochite anya Chukwu ukwu. Ikwesiri iju ya ajuju, obughikwa imebi oge, obukwa ka inwere hota. Nkeaa ka ana akpo paripraśna. Nkeaa bukwa usoro nkeaa. Ihenile dikwa ebeaa. Anya kwesiri ime otuaa. Ma oburu na anyi esoghii otu nsoroaa na egbu oge na nmaya na aba na anya na itughari uche na ihe ndi ozo na eweghi isi. Igaghii kwa ama ihe bu Chukwu. Maka ndi nmoozi ukwu na ndi amamihe na ndi ozi chineke amghii kwa Chukwu ukwu, Kedu ihe bukwa obere igbambo anyi? Yabukwa, nkeaa bu usoroo. oburu na isoro, asammūḍhaḥ, asammūḍhaḥ, oburu na isoro nsoroaa, nwayo nwayo mana anyi geejeta, asammūḍhaḥ, na agbanweghii, anyi mee... Otu odi... Pratyakṣāvagamaṁ dharmyam. Isoro iga, aghota onwegi, "Ekwem. Anam enweta ihe." Obughikwa na ikpuru isi, ina esoro ka onye isi. Ina esoro nsoroaa, iga ahotakwa. Odikwa ka mgbe iriru nri di nma, odikwa ka mgbe iriru nri di nma. gaghiikwa aju onye obula. Oga emetu gi. Otu odikwa, oburu na ibia na uzo nke dinma, isokwara nsoro uzoaa, iga ahota, "Ekwem, anam enwe oganiru." Pratyakṣa...Na akwukwo nso nke pratyakṣāvagamaṁ dharmyaṁ susukham, itenani osikwara Obu ihe di mfe. Gi gemekwaya na aghuri. Kedu ihe bu nsoroaa? anyi na akpo Hare Krishna na erinri di nso bu Krishna prasadam na agu akwukwo ihe oyomi Bhagavad Gita na anukwa egwu dinma. onwere ihe siri ike dina nkeaa? onwere ihe siri ike dina nkeaa? Mbanu onweii. Sitena nsoroaa iga abu asammūḍhaḥ. Onweiikwa onye ga ahogbugi. Mana oburu na ichoroka ahogbuogi, ndi na ahogbu nmadu riru nne. Emela nzukoaa ka oburu nzuko ndi nhogbu nmadu na ndi ana ahogbu. Na esoro usoro parampara otu akwukwo Vedas di nso siri kowaa ya, otu Krsna siri ka ana emeya. Hota ya site naaka ndi maaraaihe, mekwa ya na ndu gi. Otuaa asammūḍhaḥ sa martyeṣu. Martyeṣu means nkowa ya... nkowa martya bu ndi ga anwu anwu. Ndi bu? Ndi maara so uwaa, site na nnukwu nmuo ozi ahaya bu Brahma ruo na obere ukpana, haniile bukwa martya. Nkowa martya bukwa na oga enwe oge ha ga anwu. Ya martyeṣu. Nime ndi nmadu ga anwu anwu oburu onye nwere nnukwu agugo isi. Asammūḍhaḥ sa martyeṣu. Gini? Sarva-pāpaiḥ pramucyate. Ogaghi ata ahuhu njo obula. Nu uwa nkeaa, nu uwa nkeaa nwere ngafe, achorom ikwu, namu maara ma obu namu amaraa, anyi na eme njo mgbe obula. Anyi ga aputa na ahuhu njo. Kedu otu iga esi puta? Bhagavad gita kowakwaraya. Yajñārthāt karmaṇo 'nyatra loko 'yaṁ karma-bandhanaḥ (BG 3.9). Oburu na imee ihe obula, meeya maka Krishna... Yajña nkowaya bu Viṣṇu or Kṛṣṇa. Imee ihe obula maka Krisna, igaghikwa ata ahuhu njo obula. Śubhāśubha-phalaiḥ. Anyi mee ihe di nma ma obu nke na dighii nma. Mana ndi no nime nzuko Krishna na eme otu nzukoaa kwuru, ha enwero nmeko ihe di nma ma obu nke na adighii nma, makana hana ihe dinma no, Kṛṣṇa. Maka nkeaa sarva-pāpaiḥ pramucyate. Eweputaya ni ita ahuhu njo. Nkeaa bu usoro. Oburu na anyi soro usoroaa, anyi ga eru nmeko Krsna, ndu anyi ga abu nke oganiiru. Nsoro nkeaa di nfe, anyi ge eme, onye obula ga emeya. Ekenee mu unu.