IG/Prabhupada 0006 - Nmaduobula bu Chukwu - alieze ndi na ezuzu ezu



Lecture on SB 1.15.49 -- Los Angeles, December 26, 1973

Nmadu nile na eme nganga, ya bu "amaaram. Amaaram ihenile. Enwero nkpa odi ijekwuru onye nkuzi nso." enwero nkpa odi ijekwuru onye nkuzi nso onye nkuzi nso, inye onwe gi, ya bu "amaaram otutu ihe na nwehi isi. Meerem ebere kuzierem. Nkeaa ka anakpo obi ume ala Dika Arjuna kwuru, śiṣyas te 'haṁ śādhi māṁ prapannam (BG 2.7). Mgbe enwere nhotafe netiti Arjuna na Krsna, mgbe anadozihii nhotafeaa, Arjuna nyere Krsna onwe ya, "Onye nwem Krsna, ugbuaa anyi na akpankata ka enyi na enyi. anyi ga akwusi nkata enyi na enyi. Enweregom gi ka onye nkuzi nsom. Nwere obi umeala kuzierem ihe nkwesiri ime." Nkeaa bu Bhagavad Gita.

Onye obula ga amuta ihe. Tad-vijñānārthaṁ sa gurum eva abhigacchet [MU 1.2.12] Nkeaa bu okwu vedas, kedu uru nduaa bara? Kedu otu osiri agbanwe? Kedu otu anyi siri anuwa, site na otu aru banye na ozo? Onye kambu? Abum aru nkeaa ka obu ihe ozo? Ihe ndiaa bu ihe anyi gana aju na ajuju. Nkeaa mere gi nmadu. Athāto brahma jijñāsā. Iga aju ajuju nkeaa. Na oge Kali yuga nkeaa, nanweghii agugu isi, anadi aju ajuju, ananweghii onye nkuzi nso, ananweghii akwukwo, onye obula bu Chukwu. Nkeaa agwusiaa. Nkeaa na aga, ali eze ndi nzuzu. Nkeaa agaghii enye aka. Nuru, akuko maka Vidura... Ya onweya...

viduro 'pi parityajya
prabhāse deham ātmanaḥ
kṛṣṇāveśena tac-cittaḥ
pitṛbhiḥ sva-kṣayaṁ yayau
(SB 1.15.49)

Anam ekwu maka Vidura. anam ekwu maka Vidura Otu onye di nso ka akpotara Yamaraja ka ataya ahuhu. Mgbe onyeaa di nso juru Yamaraja ajuju, "na abum... na echetaghim mgbe nmere njo obula na ndum. Kedu ihe ejiri dutem na ebeaa itam ahuhu? Yamaraja siri ya "ichetakwaghii. Mgbe idi na nwata, ijiri mpisi nwere duo aruru na ike ya, onwere nwuo Nkeaa igi ata ahuhu." Hu kwa. Mgbe odi na nwata, omaghii ihe, maka na omere ihe ojoo, aga ataya ahuhu Anyi na ewere. Emebi iwu siri “egbuna ihe obula,” anyi na emepe ebe ana egbu anumanu na ebenile, na asi na anumanu enweghii nmoo ndu ni imeha. Nekene egwuri egwu nkeaa Nkeaa naga niru. Anyi neche na anyi ga enwe udo.